-# BBC News Ìgbò## [Etu ikpe inye Chris Ngige ntọhapụ beelụ si gaa n'ụlọikpe ukwu n'Abuja](https://www.bbc.com/igbo/articles/cgmnxx9997jo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Mọnde, 15 Disemba 2025 na 14:13:03_Nke a mere n'ụbọchị Fraịde 12 Disemba, 2025 oge ụlọọrụ EFCC kpụpụrụ Ngige n'Ụlọikpe Ukwu nke Isi Obodo dị na Gwarimpa, Abuja n'ihi ebubo nrụrụakaego.## [A kpọpụtala aha mmadụ abụọ gbagburu mmadụ 15 n’Ọstrelia](https://www.bbc.co.uk/igbo/live/cz7nvxdqqg7t?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)__Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Disemba 2025.## ['Ọtụtụ mmadụ sị na ha chọrọ ịmụta ejima yiri onwe ha dịka anyị'](https://www.bbc.com/igbo/articles/crl94kll74eo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Mọnde, 15 Disemba 2025 na 13:29:24_Chidimma na Chidiebere Aneke kwupụtara nke a oge ha na BBC Igbo nwere mkparịtaụka pụrụiche n'Enugwu.## [Ihe anyị ma maka onyonyoo ndị JTF na-anapụ ndị njem ego n'Imo Steeti](https://www.bbc.com/igbo/articles/cx2dk5n0px2o?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Satọdee, 13 Disemba 2025 na 20:20:23_Nke a na-abịa dịka ọha mmadụ na otu dị iche iche katọrọ agwa ndị ọrụ nchekwa kpasara ndị njem n'ihe onyonyo fegharịrị na soshal midịa na nso nso a.## [Akụkọ dị mkpa - Disemba 15, 2025](https://www.bbc.com/igbo/articles/c5yk0k4y23qo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Mọnde, 15 Disemba 2025 na 13:19:01_Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Disemba 15, 2025## [Etu ikpe inye Chris Ngige ntọhapụ beelụ si gaa n'ụlọikpe ukwu n'Abuja](https://www.bbc.com/igbo/articles/cgmnxx9997jo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Mọnde, 15 Disemba 2025 na 14:13:03_Nke a mere n'ụbọchị Fraịde 12 Disemba, 2025 oge ụlọọrụ EFCC kpụpụrụ Ngige n'Ụlọikpe Ukwu nke Isi Obodo dị na Gwarimpa, Abuja n'ihi ebubo nrụrụakaego.## [Ụlọikpe akwadola ikpe ọnwụ a mara Maryam Sanda](https://www.bbc.com/igbo/articles/c39rg3pp30zo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Fraịdee, 12 Disemba 2025 na 16:22:11_Onanuga kọwara na iwepụ aha Sanda site na ọnwụ gaa na mkpọrọ afọ iri na abụọ bụ maka obi ọmịiko## [Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ](https://www.bbc.com/igbo/articles/ce3ww24y2rgo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)_Fraịdee, 12 Disemba 2025 na 14:32:12_Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.
0 commit comments